Ọpụpụ 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọbara ahụ ga-abụrụ unu ihe àmà n’ụlọ ebe ndị unu nọ. M ga-ahụ ọbara ahụ ma gafere unu. Agaghị m eme unu ihe ọ bụla mgbe m ga-ata Ijipt ahụhụ.+
13 Ọbara ahụ ga-abụrụ unu ihe àmà n’ụlọ ebe ndị unu nọ. M ga-ahụ ọbara ahụ ma gafere unu. Agaghị m eme unu ihe ọ bụla mgbe m ga-ata Ijipt ahụhụ.+