Ọpụpụ 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa.+ N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-ewepụ ihe na-eko achịcha n’ụlọ unu, n’ihi na onye ọ bụla nke riri ihe e tinyere ihe na-eko achịcha, malite n’ụbọchị nke mbụ ruo n’ụbọchị nke asaa, a ga-egbu ya.*
15 Unu ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa.+ N’ụbọchị nke mbụ, unu ga-ewepụ ihe na-eko achịcha n’ụlọ unu, n’ihi na onye ọ bụla nke riri ihe e tinyere ihe na-eko achịcha, malite n’ụbọchị nke mbụ ruo n’ụbọchị nke asaa, a ga-egbu ya.*