-
Ọpụpụ 12:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Unu ga-ewere ùkwù ahịhịa hisop bịanye n’ọbara dị n’efere ma tee ọbara ahụ n’elu ọnụ ụzọ unu nakwa n’awara ya abụọ. E nweghịkwa onye ọ bụla n’ime unu ga-apụta n’ọnụ ụzọ ụlọ ya ruo n’ụtụtụ.
-