Ọpụpụ 12:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe Jehova ga-agafe ka ọ taa ndị Ijipt ahụhụ, wee hụ ọbara ahụ n’elu ọnụ ụzọ nakwa n’awara ya abụọ, Jehova ga-agafere ọnụ ụzọ ahụ. Ọ gaghị ekwe ka ahụhụ ahụ* gbuo onye ọ bụla n’ụlọ unu.+
23 Mgbe Jehova ga-agafe ka ọ taa ndị Ijipt ahụhụ, wee hụ ọbara ahụ n’elu ọnụ ụzọ nakwa n’awara ya abụọ, Jehova ga-agafere ọnụ ụzọ ahụ. Ọ gaghị ekwe ka ahụhụ ahụ* gbuo onye ọ bụla n’ụlọ unu.+