Ọpụpụ 12:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’etiti abalị, Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+ malite na nwa mbụ Fero, onye nọ n’ocheeze, ruo na nwa mbụ nke onye a dọtara n’agha nọ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa nwa ọ bụla anụmanụ bu ụzọ mụọ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:29 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 25
29 N’etiti abalị, Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+ malite na nwa mbụ Fero, onye nọ n’ocheeze, ruo na nwa mbụ nke onye a dọtara n’agha nọ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa nwa ọ bụla anụmanụ bu ụzọ mụọ.+