Ọpụpụ 12:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Fero na ndị niile na-ejere ya ozi na ndị niile ọzọ bụ́ ndị Ijipt biliri n’abalị ahụ. Ndị Ijipt bekwara nnukwu ákwá n’ihi na e nweghị ụlọ mmadụ na-anwụghị na ya.+
30 Fero na ndị niile na-ejere ya ozi na ndị niile ọzọ bụ́ ndị Ijipt biliri n’abalị ahụ. Ndị Ijipt bekwara nnukwu ákwá n’ihi na e nweghị ụlọ mmadụ na-anwụghị na ya.+