Ọpụpụ 12:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Mgbe narị afọ anọ na iri atọ (430) ahụ gwụrụ, ndị Jehova niile ndị dị ọtụtụ* si n’Ijipt pụọ. Ọ bụ nnọọ n’ụbọchị a ka ha pụrụ. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:41 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2016, p. 14-15
41 Mgbe narị afọ anọ na iri atọ (430) ahụ gwụrụ, ndị Jehova niile ndị dị ọtụtụ* si n’Ijipt pụọ. Ọ bụ nnọọ n’ụbọchị a ka ha pụrụ.