Ọpụpụ 12:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ọ bụ abalị ha ga-emere Jehova ememme maka na ọ kpọpụtara ha n’Ijipt. Ndị Izrel niile ga na-echeta abalị a ka ọ bụrụ abalị a ga na-emere Jehova ememme n’ọgbọ ha niile.+
42 Ọ bụ abalị ha ga-emere Jehova ememme maka na ọ kpọpụtara ha n’Ijipt. Ndị Izrel niile ga na-echeta abalị a ka ọ bụrụ abalị a ga na-emere Jehova ememme n’ọgbọ ha niile.+