Ọpụpụ 12:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ọ bụ n’otu ụlọ ka a ga-eri ya. Esila n’ụlọ were anụ ya ọ bụla pụọ n’èzí. Agbajikwala ọkpụkpụ ya ọ bụla.+
46 Ọ bụ n’otu ụlọ ka a ga-eri ya. Esila n’ụlọ were anụ ya ọ bụla pụọ n’èzí. Agbajikwala ọkpụkpụ ya ọ bụla.+