Ọpụpụ 12:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ọ bụrụ na onye mbịarambịa bi n’ụlọ gị, ya achọọ imere Jehova Ememme Ngabiga, a ga-ebi ya na nwoke ọ bụla bi n’ụlọ ya úgwù. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-eme ememme a, ọ ga-adịzi ka nwa afọ. Ma, e nweghị nwoke a na-ebighị úgwù ga-eri ya.+
48 Ọ bụrụ na onye mbịarambịa bi n’ụlọ gị, ya achọọ imere Jehova Ememme Ngabiga, a ga-ebi ya na nwoke ọ bụla bi n’ụlọ ya úgwù. Ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ga-eme ememme a, ọ ga-adịzi ka nwa afọ. Ma, e nweghị nwoke a na-ebighị úgwù ga-eri ya.+