-
Ọpụpụ 13:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mgbe Fero hapụrụ ndị Izrel ka ha gawa, Chineke edughị ha gaa n’ụzọ gawara n’ala ndị Filistia, n’agbanyeghị na ọ dị nso. N’ihi na Chineke sịrị: “Ọ bụrụ na a lụso ha agha, ha nwere ike ịgbanwe obi ha ma laghachi Ijipt.”
-