Ọpụpụ 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel si n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie gaa gburugburu.+ Ma ndị Izrel haziri onwe ha ka ndị agha mgbe ha si n’Ijipt na-apụ. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:18 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 26
18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel si n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie gaa gburugburu.+ Ma ndị Izrel haziri onwe ha ka ndị agha mgbe ha si n’Ijipt na-apụ.