Ọpụpụ 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt, n’agbata Migdọl na oké osimiri, n’ebe chere Bel-zifọn ihu.+ Unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, chee Bel-zifọn ihu.
2 “Gwa ndị Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt, n’agbata Migdọl na oké osimiri, n’ebe chere Bel-zifọn ihu.+ Unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, chee Bel-zifọn ihu.