Ọpụpụ 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.
4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.