-
Ọpụpụ 14:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 O ji narị ụgbọ ịnyịnya isii (600) ndị kacha mma na ụgbọ ịnyịnya niile ndị ọzọ e nwere n’Ijipt, kpọrọkwa ndị agha ga-anọkwasị na nke ọ bụla n’ime ha.
-