Ọpụpụ 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị Ijipt chụwara ha.+ Ụgbọ ịnyịnya Fero niile na ndị agha ịnyịnya ya nakwa ndị agha ya chụkwutewere ndị Izrel mgbe ha nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri, n’akụkụ Paịhahaịrọt, chee Bel-zifọn ihu.
9 Ndị Ijipt chụwara ha.+ Ụgbọ ịnyịnya Fero niile na ndị agha ịnyịnya ya nakwa ndị agha ya chụkwutewere ndị Izrel mgbe ha nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri, n’akụkụ Paịhahaịrọt, chee Bel-zifọn ihu.