Ọpụpụ 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe Fero rutekwuru nso, ndị Izrel leliri anya hụ na ndị Ijipt na-achụ ha. Egwu tụrụ ndị Izrel, ha amalite ibesara Jehova ákwá.+
10 Mgbe Fero rutekwuru nso, ndị Izrel leliri anya hụ na ndị Ijipt na-achụ ha. Egwu tụrụ ndị Izrel, ha amalite ibesara Jehova ákwá.+