Ọpụpụ 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha. Ogidi ígwé ojii ahụ nke dị n’ihu ha gara n’azụ wee guzoro n’azụ ha.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:19 Ụlọ Nche,2/1/1991, p. 17
19 Mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha. Ogidi ígwé ojii ahụ nke dị n’ihu ha gara n’azụ wee guzoro n’azụ ha.+