Ọpụpụ 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O wee dịrị n’agbata ndị agha ndị Ijipt na ndị Izrel.+ N’otu akụkụ, ígwé ojii ahụ gbara ọchịchịrị. N’akụkụ nke ọzọ, ọ na-enye ìhè n’abalị.+ N’ihi ya, ndị Ijipt abịarughị ndị Izrel nso n’abalị ahụ niile.
20 O wee dịrị n’agbata ndị agha ndị Ijipt na ndị Izrel.+ N’otu akụkụ, ígwé ojii ahụ gbara ọchịchịrị. N’akụkụ nke ọzọ, ọ na-enye ìhè n’abalị.+ N’ihi ya, ndị Ijipt abịarughị ndị Izrel nso n’abalị ahụ niile.