Ọpụpụ 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ.+ Jehova wee jiri oké ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ niile, nke mere ka ala oké osimiri ahụ bụrụzie ala nkịtị.+ Mmiri ahụ wee kewaa.+
21 Mosis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ.+ Jehova wee jiri oké ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ niile, nke mere ka ala oké osimiri ahụ bụrụzie ala nkịtị.+ Mmiri ahụ wee kewaa.+