Ọpụpụ 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị Ijipt chụwara ha. Ịnyịnya Fero niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya, na ndị agha ịnyịnya ya chụụrụ ha banye n’etiti oké osimiri ahụ.+
23 Ndị Ijipt chụwara ha. Ịnyịnya Fero niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya, na ndị agha ịnyịnya ya chụụrụ ha banye n’etiti oké osimiri ahụ.+