Ọpụpụ 14:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ nọkwa na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha, nke mere ka o siere ha ike ịgba ha. Ndị Ijipt nọkwa na-asị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-agbachitere ha, na-alụso anyị bụ́ ndị Ijipt ọgụ.”+
25 Ọ nọkwa na-ahịọpụsị ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ha, nke mere ka o siere ha ike ịgba ha. Ndị Ijipt nọkwa na-asị: “Ka anyị si n’ebe ndị Izrel nọ gbapụ, n’ihi na Jehova na-agbachitere ha, na-alụso anyị bụ́ ndị Ijipt ọgụ.”+