-
Ọpụpụ 14:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Setịa aka gị n’elu oké osimiri a ka mmiri ya lọghachi rikpuo ndị Ijipt, ụgbọ ịnyịnya agha ha, na ndị agha ịnyịnya ha.”
-