Ọpụpụ 14:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mmiri ahụ nke na-alọghachi kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nakwa ndị agha Fero niile bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri.+ E nweghị otu onye n’ime ha fọrọ ndụ.+
28 Mmiri ahụ nke na-alọghachi kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nakwa ndị agha Fero niile bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri.+ E nweghị otu onye n’ime ha fọrọ ndụ.+