Ọpụpụ 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma ndị Izrel gara ije n’ala nkịtị, n’etiti ala oké osimiri ahụ.+ Mmiri ahụ dị ka mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
29 Ma ndị Izrel gara ije n’ala nkịtị, n’etiti ala oké osimiri ahụ.+ Mmiri ahụ dị ka mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+