Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+ Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+ Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2021, p. 3 Ụlọ Nche,10/15/1995, p. 11-12
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+ Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+ Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+