Ọpụpụ 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 I jirila ịhụnanya gị* duo ndị ị napụtara.+ Ị ga-eji ike gị duru ha gaa n’ebe dị nsọ i bi. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:13 Bịaruo Jehova Nso, p. 285-286