Ọpụpụ 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ịnyịnya Fero na ụgbọ agha ya na ndị agha ịnyịnya ya banyere n’oké osimiri ahụ,+Jehova mere ka mmiri oké osimiri ahụ lọghachi kpuchie ha.+ Ma ndị Izrel jere ije n’ala nkịtị, si n’etiti oké osimiri ahụ gafere.”+
19 Mgbe ịnyịnya Fero na ụgbọ agha ya na ndị agha ịnyịnya ya banyere n’oké osimiri ahụ,+Jehova mere ka mmiri oké osimiri ahụ lọghachi kpuchie ha.+ Ma ndị Izrel jere ije n’ala nkịtị, si n’etiti oké osimiri ahụ gafere.”+