Ọpụpụ 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Miriam nọ na-ekwere ụmụ nwoke ahụ, sị: “Bụkuonụ Jehova abụ n’ihi na o meela ihe a ga-eji na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.+ Ọ tụbala ịnyịnya na onye na-agba ya n’oké osimiri.”+
21 Miriam nọ na-ekwere ụmụ nwoke ahụ, sị: “Bụkuonụ Jehova abụ n’ihi na o meela ihe a ga-eji na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.+ Ọ tụbala ịnyịnya na onye na-agba ya n’oké osimiri.”+