Ọpụpụ 15:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mosis rịọrọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee gosi ya otu osisi. Mgbe ọ tụbara osisi ahụ n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ tọwara ụtọ. Chineke nyere ha iwu n’ebe ahụ, gosikwa ha ihe ọ chọrọ ka ha na-eme. Ọ nwalekwara ha n’ebe ahụ.+
25 Mosis rịọrọ Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee gosi ya otu osisi. Mgbe ọ tụbara osisi ahụ n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ tọwara ụtọ. Chineke nyere ha iwu n’ebe ahụ, gosikwa ha ihe ọ chọrọ ka ha na-eme. Ọ nwalekwara ha n’ebe ahụ.+