26 Ọ sịrị: “Ọ bụrụ na ị ga-ege ntị nke ọma n’olu Jehova bụ́ Chineke gị wee mee ihe dị mma n’anya ya ma na-erube isi n’ihe o nyere n’iwu nakwa ná ntụziaka ya niile,+ agaghị m eme ka ị rịa otu n’ime ọrịa ndị ahụ m mere ka ndị Ijipt rịa,+ n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, na-agwọ gị.”+