Ọpụpụ 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova nyere iwu, sị, ‘Onye ọ bụla ga-ekporo ole ọ ga-erichali. Unu ga-agbakọ mmadụ* ole unu dị n’ụlọikwuu unu, unu ga-ekporokwa otu oma*+ maka otu onye.’”
16 Jehova nyere iwu, sị, ‘Onye ọ bụla ga-ekporo ole ọ ga-erichali. Unu ga-agbakọ mmadụ* ole unu dị n’ụlọikwuu unu, unu ga-ekporokwa otu oma*+ maka otu onye.’”