Ọpụpụ 16:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị Izrel kpọrọ achịcha ahụ “mana.”* Ọ na-acha ọcha ka mkpụrụ kọrịanda, ọ na-atọkwa ka keeki dị mbadamba e ji mmanụ aṅụ mee.+
31 Ndị Izrel kpọrọ achịcha ahụ “mana.”* Ọ na-acha ọcha ka mkpụrụ kọrịanda, ọ na-atọkwa ka keeki dị mbadamba e ji mmanụ aṅụ mee.+