Ọpụpụ 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Dee ihe a n’akwụkwọ ka e wee na-echeta ya, kwughachikwa ya ka Joshụa nụ ya, ‘M ga-ehichapụ ihe niile e nwere ike iji cheta Amalek n’ụwa.’”*+
14 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Dee ihe a n’akwụkwọ ka e wee na-echeta ya, kwughachikwa ya ka Joshụa nụ ya, ‘M ga-ehichapụ ihe niile e nwere ike iji cheta Amalek n’ụwa.’”*+