Ọpụpụ 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mosis,+ nụrụ ihe niile Chineke meere Mosis na ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta ndị Izrel n’Ijipt.+
18 Jetro onye nchụàjà Midian, nna nwunye Mosis,+ nụrụ ihe niile Chineke meere Mosis na ndị ya Izrel, otú Jehova si kpọpụta ndị Izrel n’Ijipt.+