Ọpụpụ 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ozugbo ahụ, Mosis pụwara ka ọ gaa hụ nna nwunye ya. Mosis daara ya n’ala, susuo ya ọnụ.* Ha jụrụ ibe ha otú ha mere, ha abanyezie n’ụlọikwuu.
7 Ozugbo ahụ, Mosis pụwara ka ọ gaa hụ nna nwunye ya. Mosis daara ya n’ala, susuo ya ọnụ.* Ha jụrụ ibe ha otú ha mere, ha abanyezie n’ụlọikwuu.