Ọpụpụ 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mosis wee sị ha: “Unu atụla egwu n’ihi na ezi Chineke bịara ịnwale unu,+ ka unu wee na-atụ egwu ya, ka unu ghara imehie.”+
20 Mosis wee sị ha: “Unu atụla egwu n’ihi na ezi Chineke bịara ịnwale unu,+ ka unu wee na-atụ egwu ya, ka unu ghara imehie.”+