Ọpụpụ 20:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Unu ga-eji ájá rụọrọ m ebe ịchụàjà. Unu ga-achụkwa àjà unu a na-esu ọkụ na àjà udo unu nakwa atụrụ unu na ehi unu n’elu ya. M ga-abịakwute unu n’ebe ọ bụla m họọrọ ka a na-echeta aha m,*+ m ga-agọzikwa unu.
24 Unu ga-eji ájá rụọrọ m ebe ịchụàjà. Unu ga-achụkwa àjà unu a na-esu ọkụ na àjà udo unu nakwa atụrụ unu na ehi unu n’elu ya. M ga-abịakwute unu n’ebe ọ bụla m họọrọ ka a na-echeta aha m,*+ m ga-agọzikwa unu.