-
Ọpụpụ 22:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 M ga-ewesa unu ezigbo iwe, m ga-ejikwa mma agha gbuo unu. Ndị nwunye unu ga-abụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, ụmụ unu ga-abụkwa ụmụ na-enweghị nna.
-