-
Ọpụpụ 23:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 “Mgbe i ji anụ na-achụrụ m àjà, achụkọtala ọbara ya na ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha. Abụba ọ bụla e ji chụọrọ m àjà n’oge ememme m ekwesịghị ịdị ruo ụtụtụ.
-