19 “Ị ga-eji ọlaọcha rụọ ntọala iri anọ ndị nwere oghere+ a ga-akwụnye frem iri abụọ ahụ na ha. Ntọala abụọ nwere oghere ga-adị n’okpuru otu frem, bụ́ ebe ụkwụ ya abụọ ga-abanye. Ntọala abụọ nwere oghere ga-adịcha n’okpuru frem ndị ọzọ, bụ́ ebe ụkwụ ha abụọ abụọ ga-abanye.+