Ọpụpụ 29:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Werezie abụba niile+ kpuchiri eriri afọ ya, abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+
13 Werezie abụba niile+ kpuchiri eriri afọ ya, abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+