Ọpụpụ 29:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha ga-eri ihe ndị ahụ e ji chụọ àjà ikpuchi mmehie, nke e ji mee ka ha bụrụ ndị nchụàjà ma mee ka ha dị nsọ. Ma onye na-abụghị onye nchụàjà* agaghị eri ihe ndị ahụ n’ihi na ha dị nsọ.+
33 Ha ga-eri ihe ndị ahụ e ji chụọ àjà ikpuchi mmehie, nke e ji mee ka ha bụrụ ndị nchụàjà ma mee ka ha dị nsọ. Ma onye na-abụghị onye nchụàjà* agaghị eri ihe ndị ahụ n’ihi na ha dị nsọ.+