Ọpụpụ 29:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Kwa ụbọchị, ị ga-eji oké ehi chụọ àjà mmehie maka ikpuchi mmehie. Ị ga-emekwa ka ebe ịchụàjà ahụ dị nsọ. Otú ị ga-esi eme ya bụ ịchụrụ ya àjà ikpuchi mmehie, ị ga-etekwa ya mmanụ ka i wee mee ka ọ dị nsọ.+
36 Kwa ụbọchị, ị ga-eji oké ehi chụọ àjà mmehie maka ikpuchi mmehie. Ị ga-emekwa ka ebe ịchụàjà ahụ dị nsọ. Otú ị ga-esi eme ya bụ ịchụrụ ya àjà ikpuchi mmehie, ị ga-etekwa ya mmanụ ka i wee mee ka ọ dị nsọ.+