-
Ọpụpụ 30:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya: ma elu ya ma akụkụ ya niile gbaa gburugburu ma mpi ndị ga-adị na ya. Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya.
-