Ọpụpụ 30:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọgaranya agaghị enye ihe karịrị ọkara shekel,* ogbenye agaghịkwa enye ihe dị ala karịa ọkara shekel ka ọ bụrụ onyinye ọ na-enye Jehova iji gbara ndụ* ya.
15 Ọgaranya agaghị enye ihe karịrị ọkara shekel,* ogbenye agaghịkwa enye ihe dị ala karịa ọkara shekel ka ọ bụrụ onyinye ọ na-enye Jehova iji gbara ndụ* ya.