Ọpụpụ 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ime oge a, ndị Izrel hụrụ na Mosis anọteela aka n’ugwu ahụ, ọ gbadatabeghịkwa.+ Ha wee zukọta n’ebe Erọn nọ, sị ya: “Meere anyị chi ga na-edu anyị,+ n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.” Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:1 Ụlọ Nche,5/15/2009, p. 11
32 N’ime oge a, ndị Izrel hụrụ na Mosis anọteela aka n’ugwu ahụ, ọ gbadatabeghịkwa.+ Ha wee zukọta n’ebe Erọn nọ, sị ya: “Meere anyị chi ga na-edu anyị,+ n’ihi na anyị amaghị ihe mere Mosis a, onye si n’Ijipt dupụta anyị.”