Ọpụpụ 32:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Erọn wee sị ha: “Gbapụtanụ ọla ntị ọlaedo+ ndị nwunye unu gba nakwa nke ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị gba ma chịtaranụ m ha.”
2 Erọn wee sị ha: “Gbapụtanụ ọla ntị ọlaedo+ ndị nwunye unu gba nakwa nke ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị gba ma chịtaranụ m ha.”