Ọpụpụ 32:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ ma bido ịchụ àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Mgbe e mechara, ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:6 Ụlọ Nche,3/1/1995, p. 16
6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ ma bido ịchụ àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Mgbe e mechara, ndị Izrel nọdụrụ ala riwe ihe ma ṅụwa mmanya. Ha biliziri kporiwe ndụ.+