Ọpụpụ 32:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe.+ Ha emeerela onwe ha nwa ehi,* ha na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Ndị Izrel, ihe a bụ Chi anyị, onye dupụtara anyị n’Ijipt.’” Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 44
8 N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe.+ Ha emeerela onwe ha nwa ehi,* ha na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Ndị Izrel, ihe a bụ Chi anyị, onye dupụtara anyị n’Ijipt.’”